Ezikiel 37:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Chineke gwaziri m, sị: “Buo amụma ihe ifufe ga-eme. Nwa nke mmadụ, buo amụma, sị ifufe, ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova sịrị: “Ifufe,* si n’akụkụ anọ nke ụwa* bịa fee n’elu ndị a e gburu egbu ka ha dị ndụ ọzọ.”’” Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 37:9 Ezigbo Ofufe, p. 114-115
9 Chineke gwaziri m, sị: “Buo amụma ihe ifufe ga-eme. Nwa nke mmadụ, buo amụma, sị ifufe, ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova sịrị: “Ifufe,* si n’akụkụ anọ nke ụwa* bịa fee n’elu ndị a e gburu egbu ka ha dị ndụ ọzọ.”’”