Ezikiel 37:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Chineke gwaziri m, sị: “Nwa nke mmadụ, ọkpụkpụ ndị a bụ ndị Izrel niile.+ Ha na-asị, ‘Ọkpụkpụ anyị akpọọla nkụ. Anyị enweghịzi olileanya.+ E bibiela anyị kpamkpam.’ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 37:11 Ezigbo Ofufe, p. 113-114 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),3/2016, p. 29-30
11 Chineke gwaziri m, sị: “Nwa nke mmadụ, ọkpụkpụ ndị a bụ ndị Izrel niile.+ Ha na-asị, ‘Ọkpụkpụ anyị akpọọla nkụ. Anyị enweghịzi olileanya.+ E bibiela anyị kpamkpam.’