Ezikiel 37:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’ihi ya, buo amụma, sịkwa ha, ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “Ndị m, m ga-emeghe ili unu,+ si n’ime ya kpọpụta unu, kpọbatakwa unu n’ala Izrel.+ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 37:12 Ezigbo Ofufe, p. 113-114
12 N’ihi ya, buo amụma, sịkwa ha, ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “Ndị m, m ga-emeghe ili unu,+ si n’ime ya kpọpụta unu, kpọbatakwa unu n’ala Izrel.+