Ezikiel 37:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 ‘M ga-enye unu mmụọ nsọ m. Unu ga-adịkwa ndụ ọzọ.+ M ga-emekwa ka unu biri n’ala unu. Unu ga-amarakwa na ọ bụ mụnwa, bụ́ Jehova, kwuru ihe a, meekwa ya.’ Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.” Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 37:14 Ezigbo Ofufe, p. 117-119
14 ‘M ga-enye unu mmụọ nsọ m. Unu ga-adịkwa ndụ ọzọ.+ M ga-emekwa ka unu biri n’ala unu. Unu ga-amarakwa na ọ bụ mụnwa, bụ́ Jehova, kwuru ihe a, meekwa ya.’ Ọ bụ Jehova kwuru ihe a.”