Ezikiel 37:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 sị ha, ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “M ga-ewere osisi Josef, nke dị n’aka Ifrem, na ebo Izrel niile ha na ya nọ. M ga-ejikọta ya na osisi Juda. M ga-emekwa ka ha bụrụ otu osisi.+ Ha ga-abụkwa otu n’aka m.”’ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 37:19 Ezigbo Ofufe, p. 133-134
19 sị ha, ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “M ga-ewere osisi Josef, nke dị n’aka Ifrem, na ebo Izrel niile ha na ya nọ. M ga-ejikọta ya na osisi Juda. M ga-emekwa ka ha bụrụ otu osisi.+ Ha ga-abụkwa otu n’aka m.”’