Ezikiel 37:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 “Gwazie ha, sị, ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova sịrị: “M ga-esi ná mba dị iche iche ndị Izrel gara kpọpụta ha. M ga-esikwa ebe niile ha nọ kpọkọta ha ma kpọlata ha n’ala ha.+ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 37:21 Ezigbo Ofufe, p. 130-132
21 “Gwazie ha, sị, ‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova sịrị: “M ga-esi ná mba dị iche iche ndị Izrel gara kpọpụta ha. M ga-esikwa ebe niile ha nọ kpọkọta ha ma kpọlata ha n’ala ha.+