Ezikiel 37:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 M ga-eme ka ha bụrụ otu mba n’ala a+ nakwa n’ugwu ndị dị n’Izrel. Otu eze ga na-achị ha niile.+ Ha agaghịzi abụ mba abụọ. A gaghịkwa ekewa ha ọzọ ka ha bụrụ alaeze abụọ.+ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 37:22 Ezigbo Ofufe, p. 89, 130
22 M ga-eme ka ha bụrụ otu mba n’ala a+ nakwa n’ugwu ndị dị n’Izrel. Otu eze ga na-achị ha niile.+ Ha agaghịzi abụ mba abụọ. A gaghịkwa ekewa ha ọzọ ka ha bụrụ alaeze abụọ.+