Ezikiel 37:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 “‘“Devid bụ́ ohu m ga-abụ eze ha.+ Ha niile ga-enwe otu onye ga na-azụ ha ka atụrụ.+ Ha ga na-eme ihe m kpebiri ka ha na-eme, leziekwa anya na-edebe iwu m.+ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 37:24 Ezigbo Ofufe, p. 89, 133, 214-215
24 “‘“Devid bụ́ ohu m ga-abụ eze ha.+ Ha niile ga-enwe otu onye ga na-azụ ha ka atụrụ.+ Ha ga na-eme ihe m kpebiri ka ha na-eme, leziekwa anya na-edebe iwu m.+