Ezikiel 37:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ha ga-ebikwa n’ala m nyere Jekọb, bụ́ ohu m, ebe nna nna unu hà biri.+ Ha na ụmụ ha na ụmụ ụmụ ha+ ga-ebikwa na ya ruo mgbe ebighị ebi.+ Devid bụ́ ohu m ga-abụkwa onyeisi ha ruo mgbe ebighị ebi.+
25 Ha ga-ebikwa n’ala m nyere Jekọb, bụ́ ohu m, ebe nna nna unu hà biri.+ Ha na ụmụ ha na ụmụ ụmụ ha+ ga-ebikwa na ya ruo mgbe ebighị ebi.+ Devid bụ́ ohu m ga-abụkwa onyeisi ha ruo mgbe ebighị ebi.+