Ezikiel 37:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 “‘“Mụ na ha ga-agba ọgbụgba ndụ udo.+ Ọ ga-abụ ọgbụgba ndụ ga-adịru mgbe ebighị ebi. M ga-enyekwa ha ala ha, mee ka ha mụbaa,+ hụkwa na ụlọ nsọ m dị ebe ha nọ ruo mgbe ebighị ebi. Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 37:26 Ezigbo Ofufe, p. 134 Ụlọ Nche,3/15/2010, p. 27-283/1/1991, p. 18-19
26 “‘“Mụ na ha ga-agba ọgbụgba ndụ udo.+ Ọ ga-abụ ọgbụgba ndụ ga-adịru mgbe ebighị ebi. M ga-enyekwa ha ala ha, mee ka ha mụbaa,+ hụkwa na ụlọ nsọ m dị ebe ha nọ ruo mgbe ebighị ebi.