Ezikiel 38:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 M ga-eme ka ị tụgharịa. M ga-etinyekwa nko n’agba gị+ ma dọrọ gị na ndị agha gị niile,+ ya bụ, ma ịnyịnya gị niile ma ndị na-agba ha. Ha niile yi uwe mara mma, jiri ọta ukwu na ọta nta. Ha karịkwara akarị. Ha niile ji mma agha akpa ike. Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 38:4 Ezigbo Ofufe, p. 187, 194-195 Amụma Daniel, p. 283 Ụlọ Nche,6/1/1997, p. 15-17
4 M ga-eme ka ị tụgharịa. M ga-etinyekwa nko n’agba gị+ ma dọrọ gị na ndị agha gị niile,+ ya bụ, ma ịnyịnya gị niile ma ndị na-agba ha. Ha niile yi uwe mara mma, jiri ọta ukwu na ọta nta. Ha karịkwara akarị. Ha niile ji mma agha akpa ike.