Ezikiel 38:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ndị Peshia, ndị Etiopia, na ndị Pọt+ sokwa ha. Ha niile jicha ọta, kpurukwa okpu agha.