Ezikiel 38:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 “‘“Jikere, kwadebekwa, gị na ndị agha gị niile, ndị gbakọrọ ebe ị nọ. Ị ga-abụkwa onyeisi* ha.