Ezikiel 38:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ị ga-esi n’ala gị bịa, ya bụ, n’ime ime ebe ugwu,+ gị na ọtụtụ ndị so gị. Ha niile na-agba ịnyịnya. Ha bụ ìgwè mmadụ, imirikitiimi ndị agha.+
15 Ị ga-esi n’ala gị bịa, ya bụ, n’ime ime ebe ugwu,+ gị na ọtụtụ ndị so gị. Ha niile na-agba ịnyịnya. Ha bụ ìgwè mmadụ, imirikitiimi ndị agha.+