Ezikiel 39:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 M ga-eme ka ndị Izrel bụ́ ndị m mara aha nsọ m. M gaghị ekwe ka e mebie aha nsọ m ọzọ. Mba niile ga-amara na m bụ Jehova,+ Onye Nsọ n’Izrel.’+ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 39:7 Ụlọ Nche,9/1/2012, p. 21
7 M ga-eme ka ndị Izrel bụ́ ndị m mara aha nsọ m. M gaghị ekwe ka e mebie aha nsọ m ọzọ. Mba niile ga-amara na m bụ Jehova,+ Onye Nsọ n’Izrel.’+