-
Ezikiel 39:8Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
8 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova sịrị, ‘Ihe e buru n’amụma ga-eme. Ọ ga-emezurịrị. Ụbọchị ọ ga-eme bụ ụbọchị m kwuru gbasara ya.