-
Ezikiel 39:10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 Ha agaghị aga n’ọhịa chọwa osisi ha ga-eburu. Ha agaghịkwa akpa nkụ ọ bụla n’ọhịa, n’ihi na ha ga-eji ngwá agha mere nkụ.’
“Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị, ‘Ha ga-akwakọrọ ngwongwo nke ndị na-akwakọrọ ihe ha, bukọrọkwa ngwongwo nke ndị na-ebukọrọ ihe ha.’
-