Ezikiel 39:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ndị ala ahụ niile ga-eli ha. Ihe a ga-emekwa ka aha ha na-ede ude n’ụbọchị m ga-enye onwe m otuto.’+ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.
13 Ndị ala ahụ niile ga-eli ha. Ihe a ga-emekwa ka aha ha na-ede ude n’ụbọchị m ga-enye onwe m otuto.’+ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.