Ezikiel 39:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 “‘M ga-eme ka a hụ ebube m ná mba dị iche iche. Mba niile ga-ahụkwa otú m si mee ihe m kpebiri n’ikpe m kpere, hụkwa ihe m ji ike m* mee ha.+
21 “‘M ga-eme ka a hụ ebube m ná mba dị iche iche. Mba niile ga-ahụkwa otú m si mee ihe m kpebiri n’ikpe m kpere, hụkwa ihe m ji ike m* mee ha.+