Ezikiel 39:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Mba dị iche iche ga-amarakwa na ọ bụ mmehie ndị Izrel mere e ji dọrọ ha n’agha. Ha kwụsịrị ife m.+ Ọ bụ ya mere m ji zooro ha ihu m,+ nyefeekwa ha n’aka ndị iro ha,+ ha ejiri mma agha na-egbu ha niile.
23 Mba dị iche iche ga-amarakwa na ọ bụ mmehie ndị Izrel mere e ji dọrọ ha n’agha. Ha kwụsịrị ife m.+ Ọ bụ ya mere m ji zooro ha ihu m,+ nyefeekwa ha n’aka ndị iro ha,+ ha ejiri mma agha na-egbu ha niile.