Ezikiel 39:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Mgbe m ga-esi ná mba dị iche iche kpọlata ha, sikwa n’ala ndị iro ha kpọkọta ha,+ m ga-eme ka ọtụtụ mba mara na m dị nsọ.’+
27 Mgbe m ga-esi ná mba dị iche iche kpọlata ha, sikwa n’ala ndị iro ha kpọkọta ha,+ m ga-eme ka ọtụtụ mba mara na m dị nsọ.’+