Ezikiel 39:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 “‘Ha ga-amara na m bụ Jehova Chineke ha mgbe m mere ka mba dị iche iche dọrọ ha n’agha nakwa mgbe m ga-akpọghachi ha n’ala ha, ma ghara ịhapụ onye ọ bụla n’ime ha ná mba ndị ahụ.+
28 “‘Ha ga-amara na m bụ Jehova Chineke ha mgbe m mere ka mba dị iche iche dọrọ ha n’agha nakwa mgbe m ga-akpọghachi ha n’ala ha, ma ghara ịhapụ onye ọ bụla n’ime ha ná mba ndị ahụ.+