Ezikiel 40:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Nwoke ahụ gwara m, sị: “Nwa nke mmadụ, anya ruo gị ala, geekwa ntị nke ọma, obi gị dịrịkwa n’ihe niile m ga-egosi gị, n’ihi na m kpọtara gị ebe a ka m gosi gị ihe ndị a. Gwa ndị Izrel ihe niile ị ga-ahụ.”+
4 Nwoke ahụ gwara m, sị: “Nwa nke mmadụ, anya ruo gị ala, geekwa ntị nke ọma, obi gị dịrịkwa n’ihe niile m ga-egosi gị, n’ihi na m kpọtara gị ebe a ka m gosi gị ihe ndị a. Gwa ndị Izrel ihe niile ị ga-ahụ.”+