Ezikiel 40:46 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 46 Ọnụ ụlọ a na-anọ eri ihe, nke chere ihu n’ebe ugwu, bụ maka ndị nchụàjà na-arụ ọrụ a na-arụ n’ebe ịchụàjà.+ Ha bụ ụmụ Zedọk,+ ndị si n’agbụrụ Livaị, ndị ọrụ ha bụ ijere Jehova ozi.”+
46 Ọnụ ụlọ a na-anọ eri ihe, nke chere ihu n’ebe ugwu, bụ maka ndị nchụàjà na-arụ ọrụ a na-arụ n’ebe ịchụàjà.+ Ha bụ ụmụ Zedọk,+ ndị si n’agbụrụ Livaị, ndị ọrụ ha bụ ijere Jehova ozi.”+