Ezikiel 41:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ tụkwara ahụ́ ụlọ nsọ ahụ, igbidi ya adịrị kubit isii. Obosara ụlọ nke dị n’akụkụ ụlọ ahụ gbaa gburugburu dị kubit anọ.+
5 Ọ tụkwara ahụ́ ụlọ nsọ ahụ, igbidi ya adịrị kubit isii. Obosara ụlọ nke dị n’akụkụ ụlọ ahụ gbaa gburugburu dị kubit anọ.+