Ezikiel 41:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 A tụrụ ọtụtụ cherob+ na nkwụ+ n’ahụ́ ụlọ ahụ. N’agbata otu cherob na cherob ọzọ, a tụrụ otu nkwụ. Cherob nke ọ bụla nwekwara ihu abụọ.
18 A tụrụ ọtụtụ cherob+ na nkwụ+ n’ahụ́ ụlọ ahụ. N’agbata otu cherob na cherob ọzọ, a tụrụ otu nkwụ. Cherob nke ọ bụla nwekwara ihu abụọ.