Ezikiel 41:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 ebe ịchụàjà e ji osisi rụọ+ nke ogo ya dị kubit atọ, ogologo ya adịrị kubit abụọ. O nwere ogidi ndị dị n’isi isi ya. E ji osisi rụọ ala* ya nakwa akụkụ ya. Ọ gwaziri m, sị: “Ihe a bụ tebụl nke dị n’ihu Jehova.”+
22 ebe ịchụàjà e ji osisi rụọ+ nke ogo ya dị kubit atọ, ogologo ya adịrị kubit abụọ. O nwere ogidi ndị dị n’isi isi ya. E ji osisi rụọ ala* ya nakwa akụkụ ya. Ọ gwaziri m, sị: “Ihe a bụ tebụl nke dị n’ihu Jehova.”+