Ezikiel 41:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 A tụrụ cherob na nkwụ n’ahụ́ ibo ụzọ nke dị n’ụlọ nsọ ahụ, dị ka ndị ahụ a tụrụ n’ahụ́ ụlọ ahụ.+ E jikwa osisi kụchie ihu ihe ahụ a rụnyere n’ụzọ e si abata n’ụlọ ahụ.
25 A tụrụ cherob na nkwụ n’ahụ́ ibo ụzọ nke dị n’ụlọ nsọ ahụ, dị ka ndị ahụ a tụrụ n’ahụ́ ụlọ ahụ.+ E jikwa osisi kụchie ihu ihe ahụ a rụnyere n’ụzọ e si abata n’ụlọ ahụ.