Ezikiel 41:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 E tinyere windo ndị dị warara ná mpụta karịa otú ha dị n’ime,+ tụọkwa nkwụ n’akụkụ abụọ nke ihe a rụnyere n’ụzọ e si abata n’ụlọ ahụ nakwa n’ọnụ ụlọ ndị dị n’akụkụ ụlọ nsọ ahụ nakwa n’ihe e ji kụchie ihu ha.
26 E tinyere windo ndị dị warara ná mpụta karịa otú ha dị n’ime,+ tụọkwa nkwụ n’akụkụ abụọ nke ihe a rụnyere n’ụzọ e si abata n’ụlọ ahụ nakwa n’ọnụ ụlọ ndị dị n’akụkụ ụlọ nsọ ahụ nakwa n’ihe e ji kụchie ihu ha.