Ezikiel 42:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ọ tụkwara akụkụ ya anọ. O nwere mgbidi gbaa gburugburu.+ Ogologo ya dị narị okporo ahịhịa amị ise (500), obosara ya adịrị narị okporo ahịhịa amị ise (500).+ E ji mgbidi ahụ mee ka ebe nsọ dịrị iche, ebe nkịtị adịrị iche.+ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 42:20 Ezigbo Ofufe, p. 149-150, 152, 156
20 Ọ tụkwara akụkụ ya anọ. O nwere mgbidi gbaa gburugburu.+ Ogologo ya dị narị okporo ahịhịa amị ise (500), obosara ya adịrị narị okporo ahịhịa amị ise (500).+ E ji mgbidi ahụ mee ka ebe nsọ dịrị iche, ebe nkịtị adịrị iche.+