Ezikiel 43:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 M nọ ebe ahụ hụ ka ebube Chineke Izrel si n’ebe ọwụwa anyanwụ na-abịa.+ Olu Chineke na-adakwa ka ebe mmiri na-asọsi ike.+ Ebube ya nọkwa na-enye ìhè n’ụwa.+
2 M nọ ebe ahụ hụ ka ebube Chineke Izrel si n’ebe ọwụwa anyanwụ na-abịa.+ Olu Chineke na-adakwa ka ebe mmiri na-asọsi ike.+ Ebube ya nọkwa na-enye ìhè n’ụwa.+