Ezikiel 43:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ihe a m hụrụ yiri ihe m hụrụ n’ọhụụ mgbe m* bịara ịla obodo a n’iyi. O yikwara ihe m hụrụ n’ọhụụ n’akụkụ osimiri Kiba.+ M gbukwara ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala.
3 Ihe a m hụrụ yiri ihe m hụrụ n’ọhụụ mgbe m* bịara ịla obodo a n’iyi. O yikwara ihe m hụrụ n’ọhụụ n’akụkụ osimiri Kiba.+ M gbukwara ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala.