Ezikiel 43:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Otu mmụọ* bukwaara m bubata n’ogige dị n’ime, mụ ahụ na ebube Jehova ejupụtala n’ụlọ nsọ.+