Ezikiel 43:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ha rụnyere ụzọ ha si abata n’akụkụ ụzọ m si abata, rụnyekwa awara ụzọ ha n’akụkụ awara ụzọ m, nke na ọ bụ naanị ahụ́ ụlọ dị n’agbata mụ na ha.+ Ha ji arụ niile ha kpara mebie aha nsọ m, nke mere m ji jiri iwe kpochapụ ha.+ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 43:8 Ezigbo Ofufe, p. 150
8 Ha rụnyere ụzọ ha si abata n’akụkụ ụzọ m si abata, rụnyekwa awara ụzọ ha n’akụkụ awara ụzọ m, nke na ọ bụ naanị ahụ́ ụlọ dị n’agbata mụ na ha.+ Ha ji arụ niile ha kpara mebie aha nsọ m, nke mere m ji jiri iwe kpochapụ ha.+