Ezikiel 43:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Iwu gbasara ụlọ nsọ a bụ: Ebe niile dị gburugburu elu ugwu ebe ụlọ nsọ a dị bụ ebe kacha nsọ.+ Ọ bụ iwu gbasara ụlọ nsọ a.
12 Iwu gbasara ụlọ nsọ a bụ: Ebe niile dị gburugburu elu ugwu ebe ụlọ nsọ a dị bụ ebe kacha nsọ.+ Ọ bụ iwu gbasara ụlọ nsọ a.