Ezikiel 43:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị, ‘Ị ga-enye ndị Livaị bụ́ ndị nchụàjà, ndị si n’agbụrụ Zedọk,+ ndị na-abịakwute m ma na-ejere m ozi, obere oké ehi si n’ìgwè ehi, ka ọ bụrụ àjà mmehie.+
19 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị, ‘Ị ga-enye ndị Livaị bụ́ ndị nchụàjà, ndị si n’agbụrụ Zedọk,+ ndị na-abịakwute m ma na-ejere m ozi, obere oké ehi si n’ìgwè ehi, ka ọ bụrụ àjà mmehie.+