Ezikiel 44:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Jehova gwakwara m, sị: “Ọnụ ụzọ ámá a ga-emechi emechi mgbe niile. A gaghị emeghe ya emeghe. Mmadụ ọ bụla agaghịkwa esi na ya abata n’ụlọ nsọ a, n’ihi na Jehova, bụ́ Chineke Izrel, si na ya bata.+ Ọ ga-emechi emechi mgbe niile.
2 Jehova gwakwara m, sị: “Ọnụ ụzọ ámá a ga-emechi emechi mgbe niile. A gaghị emeghe ya emeghe. Mmadụ ọ bụla agaghịkwa esi na ya abata n’ụlọ nsọ a, n’ihi na Jehova, bụ́ Chineke Izrel, si na ya bata.+ Ọ ga-emechi emechi mgbe niile.