Ezikiel 44:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 O mechara si n’ọnụ ụzọ ámá dị n’ebe ugwu kpọta m n’ihu ụlọ nsọ ahụ. Mgbe m lere anya n’ụlọ Jehova, m hụrụ na ebube Jehova ejupụtala na ya.+ N’ihi ya, m gburu ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala.+
4 O mechara si n’ọnụ ụzọ ámá dị n’ebe ugwu kpọta m n’ihu ụlọ nsọ ahụ. Mgbe m lere anya n’ụlọ Jehova, m hụrụ na ebube Jehova ejupụtala na ya.+ N’ihi ya, m gburu ikpere n’ala, kpudo ihu n’ala.+