-
Ezikiel 44:7Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
7 Mgbe unu na-akpọbata ndị mba ọzọ a na-ebighị úgwù ma n’obi ma n’anụ ahụ́ n’ụlọ nsọ m, ha na-emerụ ụlọ nsọ m. Ọ bụ eziokwu na unu ji nri, abụba na ọbara na-achụrụ m àjà, ma, unu ji arụ niile unu na-akpa na-emebi ọgbụgba ndụ mụ na unu.
-