Ezikiel 44:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Unu anaghị elekọta ihe ndị dị nsọ dị n’ụlọ nsọ m.+ Kama, unu họpụtara ndị ọzọ ka ha na-arụ ọrụ ndị e kwesịrị ịrụ n’ụlọ nsọ m.”’
8 Unu anaghị elekọta ihe ndị dị nsọ dị n’ụlọ nsọ m.+ Kama, unu họpụtara ndị ọzọ ka ha na-arụ ọrụ ndị e kwesịrị ịrụ n’ụlọ nsọ m.”’