-
Ezikiel 44:9Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
9 “‘Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: “E nweghị onye mba ọzọ bi n’Izrel, onye a na-ebighị úgwù ma n’obi ma n’anụ ahụ́, ga-abata n’ụlọ nsọ m.”’
-