Ezikiel 44:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 “‘Mgbe ndị Izrel kwụsịrị ife m, fewe arụsị ha dị iche iche na-asọ oyi,* e nwere ndị Livaị sooro ha kwụsị ife m.+ Ha ga-eji isi ha buru ihe ha metara. Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 44:10 Ụlọ Nche,3/1/1999, p. 9
10 “‘Mgbe ndị Izrel kwụsịrị ife m, fewe arụsị ha dị iche iche na-asọ oyi,* e nwere ndị Livaị sooro ha kwụsị ife m.+ Ha ga-eji isi ha buru ihe ha metara.