Ezikiel 44:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ha ga na-ahụ maka ọnụ ụzọ ámá ndị dị n’ụlọ nsọ,+ na-ejekwa ozi n’ụlọ nsọ. Ọ bụ ha ga na-egbu anụ a ga-eji na-achụ àjà a na-esucha ọkụ nakwa àjà ndị ọzọ a ga na-achụ maka ndị Izrel. Ha ga na-eguzokwa n’ihu ndị ahụ ma na-ejere ha ozi.
11 Ha ga na-ahụ maka ọnụ ụzọ ámá ndị dị n’ụlọ nsọ,+ na-ejekwa ozi n’ụlọ nsọ. Ọ bụ ha ga na-egbu anụ a ga-eji na-achụ àjà a na-esucha ọkụ nakwa àjà ndị ọzọ a ga na-achụ maka ndị Izrel. Ha ga na-eguzokwa n’ihu ndị ahụ ma na-ejere ha ozi.