Ezikiel 44:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ebe ọ bụ na ha nọ n’ihu arụsị ha dị iche iche na-asọ oyi na-ejere ha ozi ma mee ka ndị Izrel mehie,+ m weliela aka m ṅụọ iyi na ha ga-eji isi ha buru mmehie ha.’ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.
12 Ebe ọ bụ na ha nọ n’ihu arụsị ha dị iche iche na-asọ oyi na-ejere ha ozi ma mee ka ndị Izrel mehie,+ m weliela aka m ṅụọ iyi na ha ga-eji isi ha buru mmehie ha.’ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.