15 “‘Ma, ndị nchụàjà bụ́ ndị Livaị, ụmụ Zedọk,+ ndị nọ na-arụ ọrụ e kwesịrị ịrụ n’ụlọ nsọ m mgbe ndị Izrel kwụsịrị ife m,+ ga-abịa na-ejere m ozi. Ha ga-eguzokwa n’ihu m jiri abụba+ na ọbara+ na-achụrụ m àjà.’ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.