Ezikiel 44:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 ‘Ọ bụ ha ga na-abata n’ụlọ nsọ m. Ọ bụkwa ha ga na-abịa n’ebe tebụl m dị na-ejere m ozi.+ Ha ga na-arụkwa ọrụ e kwesịrị ịrụrụ m.+
16 ‘Ọ bụ ha ga na-abata n’ụlọ nsọ m. Ọ bụkwa ha ga na-abịa n’ebe tebụl m dị na-ejere m ozi.+ Ha ga na-arụkwa ọrụ e kwesịrị ịrụrụ m.+