Ezikiel 44:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 “‘Ọ bụrụ na ha abanye n’ọnụ ụzọ ámá nke ogige dị n’ime, ha ga-eyi ákwà linin.+ Ha agaghị eyi ákwà ajị anụ mgbe ha na-eje ozi n’ọnụ ụzọ ámá nke ogige dị n’ime ma ọ bụkwanụ n’ime ogige ahụ.
17 “‘Ọ bụrụ na ha abanye n’ọnụ ụzọ ámá nke ogige dị n’ime, ha ga-eyi ákwà linin.+ Ha agaghị eyi ákwà ajị anụ mgbe ha na-eje ozi n’ọnụ ụzọ ámá nke ogige dị n’ime ma ọ bụkwanụ n’ime ogige ahụ.