Ezikiel 44:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Ha agaghị akpụchapụ ntutu dị n’isi ha.+ Ha agaghịkwa ahapụ ya ka o too ogologo. Ha ga na-akpụtulata ntutu isi ha.
20 Ha agaghị akpụchapụ ntutu dị n’isi ha.+ Ha agaghịkwa ahapụ ya ka o too ogologo. Ha ga na-akpụtulata ntutu isi ha.