Ezikiel 44:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 “‘Ha ga na-akụziri ndị m ihe dị iche n’ihe dị nsọ na ihe nkịtị. Ha ga-emekwa ka ha mara ihe dị iche n’ihe na-adịghị ọcha na ihe dị ọcha.+ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 44:23 Ụlọ Nche,8/1/2007, p. 113/1/1999, p. 14-15
23 “‘Ha ga na-akụziri ndị m ihe dị iche n’ihe dị nsọ na ihe nkịtị. Ha ga-emekwa ka ha mara ihe dị iche n’ihe na-adịghị ọcha na ihe dị ọcha.+