Ezikiel 44:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ọ bụ ha ga na-ekpe ikpe ọ bụla e nwere.+ Ha ga-eji iwu ndị m nyere na-ekpe ya.+ Ha ga na-edebe iwu m, na-esokwa ntụziaka m niile gbasara ememme m niile.+ Ha ga-edokwa ụbọchị izu ike m nsọ.
24 Ọ bụ ha ga na-ekpe ikpe ọ bụla e nwere.+ Ha ga-eji iwu ndị m nyere na-ekpe ya.+ Ha ga na-edebe iwu m, na-esokwa ntụziaka m niile gbasara ememme m niile.+ Ha ga-edokwa ụbọchị izu ike m nsọ.